Igbogaadị

Igbogaadị Igbogaadị bụ ebe ndị igbo ga na-atụgharị uche maka Ala Igbo, Ndị Igbo na Asụsụ Igbo, maka na ọ bụ aka weta aka weta, akpa eju. Igbo ga-adị!

Ka ide Igbo tọọ gị ụtọ, tinye VIRTUAL IGBO na kọmputa gị. Igbogaadị ji obi ọcha na mmasị pụrụ iche na-ekele gị maka iso kpọtụrụ anyị. Ọ ga-abụ ihe obi ụtọ ma ọ bụrụ na ndị Igbo niile za oku a Igbogaadị na-akpọ ha, maka na ọ ga-abụ isi mbido njem anyị chọrọ ijee. Ka anyị cheta n’ụgbọ apụghị n’oge, ekwesịghị imebi n’ụzọ n’ihi na ọ bụ a agbaa ụzọ, a gbaghara ọdachi. Ikwalite asụsụ na omenala Igbo bụ

ihe dịịrị nwaafọ Igbo ọ bụla, na-agbanyeghị ágbá ma ọ bụ ọkwa ya, ọ sọkwa ya bụrụ Okeke, Okorie, Okafọ ma ọ bụ Okonkwọ, Mgbeke, Mgborie, Mgbafọ ma ọ bụ Mgbọkwọ.

Adresse

Freiburg Im Breisgau
79102

Benachrichtigungen

Lassen Sie sich von uns eine E-Mail senden und seien Sie der erste der Neuigkeiten und Aktionen von Igbogaadị erfährt. Ihre E-Mail-Adresse wird nicht für andere Zwecke verwendet und Sie können sich jederzeit abmelden.

Die Organisation Kontaktieren

Nachricht an Igbogaadị senden:

Teilen