Asusu Igbo Amaka Community

Asusu Igbo Amaka Community I am here for a teaching that concerns the Language (Asusu Igbo)

27/04/2025

Gini ka a na-akpo oba ji na bekee?
a. Bane
b. Bake
ch. Barn.

24/04/2025

Udaume Igbo di ole?
a. Asato
b. Asaa
c. Ano
d. Ato
🤔🤔🤔🤔🤔

23/04/2025

Ole ka abidii Igbo di?
*a. Iri abuo na isii
*b.iri ato na isii
*c.iri ato na asato.
Ndi be anyi , ka anyi mara asisa ajuju a. Ndewonuooo 🤔🤔🤔

22/04/2025

Ndi be anyi ndewonuooo..
Amara m na ubochi taa gara nke oma. Ekele diri Chineke

Address

Awgu Town
Enugu
400102

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Asusu Igbo Amaka Community posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share