ỌJA: Igbo Ezuo

ỌJA: Igbo Ezuo • Ịkwalite Ọdịnaala/Omenaala Jikọrọ Anyị. (Promoting the Tradition/Culture that binds

28/09/2024

With each stage I grace, a certain captivating energy that transcends the ordinary, follows me. It then goes ahead to enchant viewers into the profound rhythms of Igbo culture and language.

This is one of my gifted marketing features of my performances.

21/09/2024
Community engagement...
01/11/2022

Community engagement...

Asọmpị Akụkọ IfoOnye nke mbu: N50,000Onye nke abụọ : N30,000Onye nke atọ: N20,000Onye nke anọ: N15,000Onye nke ise: N10,...
29/04/2022

Asọmpị Akụkọ Ifo

Onye nke mbu: N50,000
Onye nke abụọ : N30,000
Onye nke atọ: N20,000
Onye nke anọ: N15,000
Onye nke ise: N10,000
dgz

Ngwa gụọ usoro Asọmpi a.

💥 Chọta akụkọ Ifo gị

💥 Jiri nkeji iri, kọọ maọbụ gosipụta akụkọ ifo ahụ n'ụdị nke gị.

💥 I nwere ike i ji ejije, nkọwapụta, maọbụ ekere uche nke gị ọbụla masịrị gị. Gosipụta nka n'ụdị nke gị, mepụta ya nke ọma, kọwapụta nya bụ akụkọ nke ọma n'ime nkeji iri ahụ.

💥Akụkọ nwere egwu Ọnwa ga-amagbu onwe ya. Gbaa mbọ mụta ma gụpụta nya bụ egwu.

💥 Ụbọchị Asọmpị a bụ ụbọchị iri abụọ nke ọnwa May. Mana onye ọbụla zitere m onyonyo nke ya tupu o ruo ụbọchị ahụ... Nya agafena ụbọchị iri na itoolu.

💥Nchọpụta dị mkpa. Gbaa mbọ mee nchọpụta nke gị.

___
Ka anyị jikọọ aka gosipụta ma kwalite njirimara anyị dịka ndị Igbo

____
Asụsụ Igbo ga-adị.
Njirimara anyị ga-adị
___





Photo used in design, google

Kesaa ozi a.

Address

Enugu

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when ỌJA: Igbo Ezuo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The Organization

Send a message to ỌJA: Igbo Ezuo:

Share