Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo

Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo "Ebe ndị Igbo na-amụta, na- akparita ụka gbasara ọnwe ha, na emekọrita,na-ekekorita ma na-ahụkwa asụsụ Igbo n'anya.

Ịmaara okwu ntabi ire a rue n'isi 🤔❓ Ka m nwalee gị ugbua "Nwanyị na-akwa ákwà, ị na-akwa ákwà na ọkụkọ yiri ákwà n'elu ...
29/07/2026

Ịmaara okwu ntabi ire a rue n'isi 🤔❓

Ka m nwalee gị ugbua

"Nwanyị na-akwa ákwà, ị na-akwa ákwà na ọkụkọ yiri ákwà n'elu ákwà ịkwara akwa.............."

✍️ Depụta ngwụcha ya na kọmentị ma ọ bụrụ na ịmaara ya





🔥Ị ga akọwanwu ilu Igbo a 🤔❓Ndị Igbo tụrụ ilu sị na: 👇"Mmiri dọrọ n'eju, dọọrọ nwa Nkịta".👌Ọ bụrụ na ịmaara ihe ilu a pụ...
19/07/2026

🔥Ị ga akọwanwu ilu Igbo a 🤔❓

Ndị Igbo tụrụ ilu sị na: 👇

"Mmiri dọrọ n'eju, dọọrọ nwa Nkịta".👌

Ọ bụrụ na ịmaara ihe ilu a pụtara, biko gwa anyị na kọmentị 😊👇 ka anyị mụta 🥰

🔄Kesaa edemede a ka ndị ọzọ soro zaa ajụjụ a ma soro kwa "Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo page" ka anyị kwado asụsụ Igbo anyị.





✍️ Dezuo ngwụcha ilu Igbo a 👇  Ndị Igbo tụrụ ilu sị na:"Awọ adịghị agba ọsọ ehihie............".✍️Ọbụrụ na ịmaara ngwụch...
18/07/2026

✍️ Dezuo ngwụcha ilu Igbo a 👇

Ndị Igbo tụrụ ilu sị na:

"Awọ adịghị agba ọsọ ehihie............".

✍️Ọbụrụ na ịmaara ngwụcha ya, depụta ya na kọmentị 😊👇 ka anyị hụ.





🔥 Ịmaara atụgharị okwu Bekee ka ọbụrụ Igbo🤔❓Ngwa kam nwalee gị ugbua 🤔 "I will be an Igbo in my next world 🌎"✍️ Depụta n...
18/07/2026

🔥 Ịmaara atụgharị okwu Bekee ka ọbụrụ Igbo🤔❓

Ngwa kam nwalee gị ugbua 🤔

"I will be an Igbo in my next world 🌎"

✍️ Depụta ntụgharị okwu a n'Igbo n'ọghere kọmentị 😊👇 ka anyị hụ.

📢Soro page a ma 🔄 Kesaa edemede a ka ndị ọzọ sonye zaa ajụjụ.

Like👍 ma ọbụ ❤️ iji gosi mmasị gị n'ihe anyị na-eme.





🔥Ị maara ndezu ilu Igbo a 🤔 ❓ Ndị Igbo tụrụ ilu sị na:👇"Ewu dina n'ala dina na.........".✍️Dezuo ngwụcha ilua na kọmentị...
17/07/2026

🔥Ị maara ndezu ilu Igbo a 🤔 ❓

Ndị Igbo tụrụ ilu sị na:👇

"Ewu dina n'ala dina na.........".

✍️Dezuo ngwụcha ilua na kọmentị 😊👇 ka anyị mara ma ịma ya.

👍 ma ọbụ ❤️ edemede a ka ọjesaa.
Soro "Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo page" maka ịmụta asụsụ Igbo.





🔥Ka anyị nwalee ma ịbụ ọnye Igbo😄Ndị Igbo bụ ndi ji aha ahịa ha agụ ụmụ ha aha👌Ahịa ndị enwere n'ala Igbo bụ:👇🔹Eke🔹Orịe🔹...
17/07/2026

🔥Ka anyị nwalee ma ịbụ ọnye Igbo😄

Ndị Igbo bụ ndi ji aha ahịa ha agụ ụmụ ha aha👌

Ahịa ndị enwere n'ala Igbo bụ:👇
🔹Eke
🔹Orịe
🔹Afọ
🔹Nkwọ

Ọmụma atụ aha eji ahịa ndị a wee gụ bụ:👇
🔹 Okeke
🔹Ọriekwe
🔹Afọka
🔹Nkwọnta

Ajụjụ mkparịta ụka:👇

Kedụ otu aha ịmaara eji aha otu ahịa ndị wee gụọ mmadụ ❓

✍️ Depụta ya na kọmentị 😊👇 ka anyị nwalee ma ịbụ ọnye Igbo n'ezịe.

👍 ma obụ ❤️ edemede a iji gosi mmasị gị n'ihe anyị na-eme.

Soro ndị "Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo page" ka ịmụta Igbo.





16/07/2026

🔥Ịmụta etu esi akpọ ọnụ ego na azụmahịa ndị Igbo 👌

Kirie ihe akuziri maka ọnụ ego na azụmahịa ndị Igbo n'onyonyoo nke a nke ọma.

Zaa ajụjụ ajụrụ na nkuzi a na kọmentị 😊 👇

Gosi mmasị gị site na itinye ❤️ ma ọbụ 👍 ebe ọ na-adị.

📢 Soro page a ma 🔄 kesakwaa Reels a ka ndị mmadụ soro mụta ọnụ ego ndi Igbo.





🔥 Ụtụtụ ọma ụmụ Igbo 🌅🌻Obi dịm ụtọ ịmata na ụnụ pụtara ụra n'ụtụtu taa. Chukwu gọzịe  ụnụ niile 🙏Ka anyị sịrịta ibe anyị...
16/07/2026

🔥 Ụtụtụ ọma ụmụ Igbo 🌅🌻

Obi dịm ụtọ ịmata na ụnụ pụtara ụra n'ụtụtu taa.

Chukwu gọzịe ụnụ niile 🙏

Ka anyị sịrịta ibe anyị ụtụtụ ọma na kọmentị 😊👇

📢Soro pagea ma 🔄 kesakwaa edemede ka anyị wee kelee ibe anyị ekele ụtụtụ taa.





09/07/2026

🔥Etu esi akpọ ọnụ ego na azụmahịa ndị Igbo 👌





09/07/2026

🔥 Kọwaa ilu Igbo dị na ihe onyonyoo nkea dịka ezigbote nwafọ Igbo 👌





Address

Awka

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ndị Igbo Na Asụsụ Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share